Jenesis 9:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Onye ọ bụla gburu mmadụ, mmadụ ga-egbu ya,*+ n’ihi na Chineke kere mmadụ n’oyiyi ya.+ Jeremaya 51:49 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 49 “Ọ bụghị naanị na ọ bụ Babịlọn mere ka e gbuo ndị Izrel,+Kamakwa, ọ bụ na Babịlọn ka a nọ gbuo ndị niile e gburu egbu n’ụwa.
49 “Ọ bụghị naanị na ọ bụ Babịlọn mere ka e gbuo ndị Izrel,+Kamakwa, ọ bụ na Babịlọn ka a nọ gbuo ndị niile e gburu egbu n’ụwa.