Mkpughe 22:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ndị sara uwe mwụda ha+ na-enwe obi ụtọ. A ga-enye ha ikike ịta mkpụrụ si n’osisi nke ndụ ahụ,+ na isi n’ọnụ ụzọ ámá ndị dị n’obodo ahụ banye na ya.+
14 Ndị sara uwe mwụda ha+ na-enwe obi ụtọ. A ga-enye ha ikike ịta mkpụrụ si n’osisi nke ndụ ahụ,+ na isi n’ọnụ ụzọ ámá ndị dị n’obodo ahụ banye na ya.+