Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ákwá

ABỤ ÁKWÁ

IHE NDỊ DỊ N’AKWỤKWỌ A

  • 1

    • A kpọrọ Jeruselem nwaanyị isi mkpe

      • Jeruselem tọgbọzi nkịtị, e nweghịkwa onye bi na ya (1)

      • Mmehie Zayọn karịrị akarị (8, 9)

      • Chineke ajụla Zayọn (12-15)

      • E nweghị onye na-akasi Zayọn obi (17)

  • 2

    • Jehova na-ewesa Jeruselem iwe

      • Chineke emereghị Jeruselem ebere (2)

      • Jehova dịzi ka onye iro Jeruselem (5)

      • Jeremaya bere ákwá n’ihi Zayọn (11-13)

      • Ndị na-agafe agafe ga na-akwa obodo maburu mma emo (15)

      • Ndị iro Zayọn na-aṅụrị ọṅụ na e bibiela ya (17)

  • 3

    • Jeremaya kwuru otú obi dị ya nakwa ihe ọ na-atụ anya ya

      • ‘M ga-echere’ (21)

      • Chineke na-eme ebere kwa ụtụtụ (22, 23)

      • Chineke dị mma n’anya onye na-atụ anya ya (25)

      • Ọ dị mma ka nwoke buru yok ya n’oge ọ bụ okorobịa (27)

      • Chineke ji ígwé ojii gbochie ndị ya ịbịakwute ya (43, 44)

  • 4

    • Ihe ndị mere Jeruselem n’oge a nọchibidoro ya

      • Ụkọ nri (4, 5, 9)

      • Ụmụ nwaanyị nọ na-esi ụmụ ha (10)

      • Jehova egosila na ezigbo iwe ji ya (11)

  • 5

    • Ndị Izrel kpere ekpere ka Chineke kpọghachi ha

      • “Cheta ihe mere anyị” (1)

      • “Anyị efuola, n’ihi na anyị emehiela!” (16)

      • “Jehova, biko, kpọghachite anyị” (21)

      • “Mee ka ihe dịrị anyị otú ọ dị n’oge gara aga” (21)

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya