Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ndị Tesalonaịka nke Mbụ 1 NDỊ TESALONAỊKA IHE NDỊ DỊ N’AKWỤKWỌ A 1 Ekele (1) Pọl kelere Chineke maka okwukwe ndị Tesalonaịka (2-10) 2 Ozi Pọl jere na Tesalonaịka (1-12) Ndị Tesalonaịka nabatara okwu Chineke (13-16) Ọ gụrụ Pọl agụụ ịhụ ndị Tesalonaịka (17-20) 3 Pọl nọ n’Atens na-eche ka ọ nụ banyere ndị Tesalonaịka (1-5) Ihe Timoti kọrọ mere ka obi ruo Pọl ala (6-10) Ekpere Pọl kpere maka ndị Tesalonaịka (11-13) 4 A dọrọ aka ná ntị banyere ịkwa iko (1-8) Na-ahụkwunụ ibe unu n’anya karịa otú unu na-eme (9-12) ‘Unu etinyela anya n’ihe na-agbasaghị unu’ (11) A ga-ebu ụzọ kpọlite ndị ha na Kraịst dị n’otu (13-18) 5 Ụbọchị Jehova ga-abịa (1-5) “Udo adịla, obi eruokwala anyị ala!” (3) Mụrụ anya ma na-eche echiche nke ọma (6-11) Agbamume (12-24) Ekele mmechi (25-28)