Jenesis 4:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Mgbe e mechara, Ken gwara Ebel nwanne ya, sị: “Ka anyị gaa n’ọhịa.” Mgbe ha nọ n’ọhịa, Ken tiri Ebel nwanne ya ihe, tigbuo ya.+ Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:8 Ụlọ Nche,1/1/2013, p. 159/15/2002, p. 28 Ṅomie, p. 16
8 Mgbe e mechara, Ken gwara Ebel nwanne ya, sị: “Ka anyị gaa n’ọhịa.” Mgbe ha nọ n’ọhịa, Ken tiri Ebel nwanne ya ihe, tigbuo ya.+