Ọpụpụ 8:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Mgbe Fero hụrụ na ha enwerela onwe ha, ọ kpọchiri obi ya+ ma jụ ige ha ntị, otú Jehova kwuru.