-
Ọpụpụ 26:24Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
24 Ha ga-agba mkpị si n’ala ruo n’elu, ruo n’ebe ihe nke mbụ dị okirikiri dị. Otú a ka a ga-esi rụọ ha abụọ, ha ga-adịkwa n’isi ngwụcha abụọ nke ụlọikwuu ahụ.
-