-
Levitikọs 25:6Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
6 Ma unu nwere ike iri nri ala ahụ mepụtara n’oge ahụ unu hapụrụ ya ka o zuo ike. Gị na ohu gị nwoke na ohu gị nwaanyị na onye ọrụ i goro ego na ndị ọbịa gị na ha bi nwere ike iri ya.
-