Levitikọs 25:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Onye ọ bụla n’ime unu erigbula ibe ya.+ Tụọnụ egwu Chineke unu+ n’ihi na abụ m Jehova bụ́ Chineke unu.+
17 Onye ọ bụla n’ime unu erigbula ibe ya.+ Tụọnụ egwu Chineke unu+ n’ihi na abụ m Jehova bụ́ Chineke unu.+