Levitikọs 25:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 “‘Ọ bụrụ na nwanne gị adaa ogbenye wee ree ụfọdụ n’ime ala ya, ezigbo onye ikwu ya ga-abịa zụrụghachi ala ahụ nwanne ya rere.+
25 “‘Ọ bụrụ na nwanne gị adaa ogbenye wee ree ụfọdụ n’ime ala ya, ezigbo onye ikwu ya ga-abịa zụrụghachi ala ahụ nwanne ya rere.+