Levitikọs 25:53 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 53 N’oge niile ọ na-ejere nna ya ukwu ozi, ọ ga na-arụ ọrụ ka onye ọrụ e goro ego. Unu ga-ahụ na e megbughị ya.+
53 N’oge niile ọ na-ejere nna ya ukwu ozi, ọ ga na-arụ ọrụ ka onye ọrụ e goro ego. Unu ga-ahụ na e megbughị ya.+