Levitikọs 27:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 “‘Ma, e nweghị onye kwesịrị inye Chineke anụmanụ e bu ụzọ mụọ ka ọ bụrụ ihe dị nsọ, n’ihi na anụmanụ ọ bụla e bu ụzọ mụọ bụ nke Jehova.+ Ma ọ̀ bụ ehi ma ọ̀ bụ atụrụ, ọ bụ Jehova nwe ya.+
26 “‘Ma, e nweghị onye kwesịrị inye Chineke anụmanụ e bu ụzọ mụọ ka ọ bụrụ ihe dị nsọ, n’ihi na anụmanụ ọ bụla e bu ụzọ mụọ bụ nke Jehova.+ Ma ọ̀ bụ ehi ma ọ̀ bụ atụrụ, ọ bụ Jehova nwe ya.+