Ọnụ Ọgụgụ 16:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ha wee gbuo ikpere n’ala ma kpudo ihu n’ala, sị: “Biko, Chineke, gị onye na-enye mmadụ niile ndụ,*+ mmehie otu onye mere ọ̀ ga-eme ka i wesa nzukọ a niile iwe?”+
22 Ha wee gbuo ikpere n’ala ma kpudo ihu n’ala, sị: “Biko, Chineke, gị onye na-enye mmadụ niile ndụ,*+ mmehie otu onye mere ọ̀ ga-eme ka i wesa nzukọ a niile iwe?”+