Diuterọnọmi 20:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 “Ọ bụrụ na unu agaa ịlụso ndị iro unu agha, unu ahụ ịnyịnya na ụgbọ ịnyịnya na ndị agha dị ọtụtụ karịa unu, unu atụla ha egwu, n’ihi na Jehova bụ́ Chineke unu, onye kpọpụtara unu n’Ijipt, nọnyeere unu.+
20 “Ọ bụrụ na unu agaa ịlụso ndị iro unu agha, unu ahụ ịnyịnya na ụgbọ ịnyịnya na ndị agha dị ọtụtụ karịa unu, unu atụla ha egwu, n’ihi na Jehova bụ́ Chineke unu, onye kpọpụtara unu n’Ijipt, nọnyeere unu.+