Diuterọnọmi 33:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 O kwuru banyere Gad, sị:+ “A ga-agọzi onye na-eme ka Gad nwetakwuo ala.+ Ọ makpu n’ebe ahụ ka ọdụm. Ọ dị njikere ịdọpụ ogwe aka ndị iro ya, dọpụkwa opu isi ha.
20 O kwuru banyere Gad, sị:+ “A ga-agọzi onye na-eme ka Gad nwetakwuo ala.+ Ọ makpu n’ebe ahụ ka ọdụm. Ọ dị njikere ịdọpụ ogwe aka ndị iro ya, dọpụkwa opu isi ha.