Joshụa 14:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 E weere na ụmụ Josef, bụ́ Manase na Ifrem,+ bụ ebo abụọ.+ E kenyeghịkwa ndị Livaị ala n’ala ahụ, ma e wezụga obodo ndị+ ha ga-ebi na ala anụmanụ ha ga na-ata ahịhịa nakwa ebe ha ga na-akwasa ngwongwo ha.+
4 E weere na ụmụ Josef, bụ́ Manase na Ifrem,+ bụ ebo abụọ.+ E kenyeghịkwa ndị Livaị ala n’ala ahụ, ma e wezụga obodo ndị+ ha ga-ebi na ala anụmanụ ha ga na-ata ahịhịa nakwa ebe ha ga na-akwasa ngwongwo ha.+