1 Samuel 24:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ọ gwara ndị agha ya, sị: “Ekwesịghị m ime onyenwe m ihe a n’ihi na ọ bụ onye Jehova tere mmanụ. Obi agaghị adị Jehova mma ma m mee onye Jehova tere mmanụ ihe ọjọọ.”+
6 Ọ gwara ndị agha ya, sị: “Ekwesịghị m ime onyenwe m ihe a n’ihi na ọ bụ onye Jehova tere mmanụ. Obi agaghị adị Jehova mma ma m mee onye Jehova tere mmanụ ihe ọjọọ.”+