11 Nna m, m bekaara ala ala uwe elu gị na-enweghị aka. Lee ka m ji ya n’aka. Egbughị m gị mgbe m bekaara ya. Ị hụlanụ ya ugbu a na o nweghị ihe ọjọọ m chọrọ ime gị. Achọghịkwa m inupụrụ gị isi. O nweghịkwa ihe m mere gị.+ Ma, ị na-achụgharị m ka i gbuo m.+