1 Ndị Eze 19:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 O ji otu ụbọchị gaa ije garuo ala ịkpa. Mgbe o ruru, ọ gara nọrọ ọdụ n’okpuru otu osisi a na-akpọ brum. Ọ rịọkwara Chineke ka ọ* nwụọ. Ọ sịrị: “Jehova, biko, o zuola. Mee ka m nwụọ,*+ n’ihi na akaghị m nna nna m hà mma.” 1 Ndị Eze Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 19:4 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),6/2019, p. 15-16 Ụlọ Nche,3/15/2014, p. 157/1/2011, p. 19-205/15/1997, p. 13 Ṅomie, p. 102-103
4 O ji otu ụbọchị gaa ije garuo ala ịkpa. Mgbe o ruru, ọ gara nọrọ ọdụ n’okpuru otu osisi a na-akpọ brum. Ọ rịọkwara Chineke ka ọ* nwụọ. Ọ sịrị: “Jehova, biko, o zuola. Mee ka m nwụọ,*+ n’ihi na akaghị m nna nna m hà mma.”
19:4 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),6/2019, p. 15-16 Ụlọ Nche,3/15/2014, p. 157/1/2011, p. 19-205/15/1997, p. 13 Ṅomie, p. 102-103