1 Ndị Eze 20:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ozugbo ọ nụrụ ihe a, mgbe ya na ndị eze ndị ọzọ nọ na-aṅụ mmanya n’ụlọikwuu,* ọ gwara ndị na-ejere ya ozi, sị: “Jikerenụ agha!” Ha wee jikere ịlụso ndị Izrel agha.
12 Ozugbo ọ nụrụ ihe a, mgbe ya na ndị eze ndị ọzọ nọ na-aṅụ mmanya n’ụlọikwuu,* ọ gwara ndị na-ejere ya ozi, sị: “Jikerenụ agha!” Ha wee jikere ịlụso ndị Izrel agha.