-
1 Ndị Eze 20:39Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
39 Mgbe eze mechara gafewe n’ụzọ ahụ, onye amụma ahụ gwara ya, sị: “Ohu gị gara ebe agha kpụ ọkụ n’ọnụ. Ma, otu nwoke nke si n’ọgbọ agha ahụ na-apụta duteere m otu nwoke ma sị m, ‘Chewe nwoke a nche. Ya gbapụnahụ gị, ị ga-eji ndụ gị akwụ ụgwọ ya.* Ma ọ bụrụ na ị chọghị iji ndụ gị akwụ ụgwọ ya,+ ị ga-akwụ otu talent* ọlaọcha.’
-