2 Ndị Eze 19:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Ndị bi na ha agaghị enyeliri onwe ha aka.Ụjọ ga na-atụ ha, ihere ana-emekwa ha. Ha ga-adị ka ihe a kụrụ n’ubi na ahịhịa ndụ.+Ha ga-adịkwa ka ahịhịa dị n’elu ụlọ, nke ifufe si n’ebe ọwụwa anyanwụ mere ka ọ kpọnwụọ.
26 Ndị bi na ha agaghị enyeliri onwe ha aka.Ụjọ ga na-atụ ha, ihere ana-emekwa ha. Ha ga-adị ka ihe a kụrụ n’ubi na ahịhịa ndụ.+Ha ga-adịkwa ka ahịhịa dị n’elu ụlọ, nke ifufe si n’ebe ọwụwa anyanwụ mere ka ọ kpọnwụọ.