15 Ka o si ebe ahụ na-aga, ọ hụrụ Jehonadab+ nwa Rikab+ ka ọ na-abịa izute ya. Mgbe o kelere ya, ọ sịrị ya: “Ì ji obi gị niile na-akwado m otú m si jiri obi m niile na-akwado gị?”
Jehonadab asị: “Ee.”
Jihu asị ya: “Ọ bụrụ otú ahụ, nye m aka gị.”
Ya enye ya aka ya, Jihu adọgote ya n’ụgbọ ịnyịnya,