1 Ihe E Mere 25:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Devid na ndị isi ìgwè dị iche iche na-eje ozi họpụtara ụfọdụ n’ime ụmụ Esaf, ụmụ Himan, na ụmụ Jedutọn+ ka ha na-eji une,+ ụbọ akwara, na ájà+ na-eto Chineke ma na-ebu amụma. Ndị a họpụtara maka ọrụ a bụ:
25 Devid na ndị isi ìgwè dị iche iche na-eje ozi họpụtara ụfọdụ n’ime ụmụ Esaf, ụmụ Himan, na ụmụ Jedutọn+ ka ha na-eji une,+ ụbọ akwara, na ájà+ na-eto Chineke ma na-ebu amụma. Ndị a họpụtara maka ọrụ a bụ: