2 Ihe E Mere 36:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ọ nọ na-eme ihe dị njọ n’anya Jehova bụ́ Chineke ya. O wedaghị onwe ya ala mgbe Jeremaya onye amụma+ dọrọ ya aka ná ntị otú Jehova gwara ya mee.
12 Ọ nọ na-eme ihe dị njọ n’anya Jehova bụ́ Chineke ya. O wedaghị onwe ya ala mgbe Jeremaya onye amụma+ dọrọ ya aka ná ntị otú Jehova gwara ya mee.