2 Ihe E Mere 36:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ndị niile bụ́ ndị isi ndị nchụàjà nakwa ndị ọzọ niile nọ na-enupụrụ Chineke isi, na-akpakwa arụ mba ndị ọzọ na-akpa. Ha merụkwara ụlọ Jehova,+ nke o doro nsọ na Jeruselem.
14 Ndị niile bụ́ ndị isi ndị nchụàjà nakwa ndị ọzọ niile nọ na-enupụrụ Chineke isi, na-akpakwa arụ mba ndị ọzọ na-akpa. Ha merụkwara ụlọ Jehova,+ nke o doro nsọ na Jeruselem.