Abụ Ọma 36:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ọ na-anọdị n’elu àkwà* ya akpa nkata ọjọọ. Ọ na-eso ụzọ na-adịghị mma. Ọ naghị ajụ ihe ọjọọ.