Abụ Ọma 95:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ọ bụ ya kere oké osimiri, ọ bụkwa ya nwe ya.+ O ji aka ya kee ala nkịtị.+