Ilu 15:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Onye ọ bụla nke na-anaghị anabata aka ná ntị a na-adọ ya kpọrọ ndụ ya asị,+Ma onye ọ bụla nke na-anabata mba a na-abara ya na-aghọta ihe.+ Ilu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 15:32 Ụlọ Nche,8/1/2006, p. 20
32 Onye ọ bụla nke na-anaghị anabata aka ná ntị a na-adọ ya kpọrọ ndụ ya asị,+Ma onye ọ bụla nke na-anabata mba a na-abara ya na-aghọta ihe.+