Ilu 17:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Nwa nzuzu na-eme ka nna ya na-eru uju,Ọ na-emekwa ka obi gbawaa nne ya.+