Ilu 22:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ọnụ ụmụ nwaanyị ndị rụrụ arụ* dị ka olulu miri emi.+ Onye Jehova mara ikpe ga-adaba na ya.