Ilu 23:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 N’ihi na onye aṅụrụma na onye na-eri oké nri ga-ada ogbenye,+Ụra ha na-ehi ga-eyiwekwa ha nkịrịka ákwà. Ilu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 23:21 Obi Ụtọ, p. 59
21 N’ihi na onye aṅụrụma na onye na-eri oké nri ga-ada ogbenye,+Ụra ha na-ehi ga-eyiwekwa ha nkịrịka ákwà.