Ilu 26:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Okwu onye na-ekwutọ mmadụ dị ka nri na-atọ ụtọ. A na-elo ya ngwa ngwa, ya abanye n’afọ.+