Aịzaya 40:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Jekọb, gịnị mere i ji ekwu ihe a? Izrel, gịnị mere i ji na-asị,‘Jehova anaghị ahụ otú ihe si dịrị m,Chineke leghaara mmegbu a na-emegbu m anya’?+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 40:27 Ụlọ Nche,1/15/2007, p. 9 Amụma Aịsaịa I, p. 411-413, 415
27 Jekọb, gịnị mere i ji ekwu ihe a? Izrel, gịnị mere i ji na-asị,‘Jehova anaghị ahụ otú ihe si dịrị m,Chineke leghaara mmegbu a na-emegbu m anya’?+