Jeremaya 5:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ma m gwara onwe m, sị: “N’eziokwu, ndị a amaghị nke a na-akọ. Ha zuzuru nzuzu, n’ihi na ha amaghị uche* Jehova,Ya bụ, ihe Chineke ha chọrọ ka ha mee.
4 Ma m gwara onwe m, sị: “N’eziokwu, ndị a amaghị nke a na-akọ. Ha zuzuru nzuzu, n’ihi na ha amaghị uche* Jehova,Ya bụ, ihe Chineke ha chọrọ ka ha mee.