Jeremaya 20:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Jehova, i meela ihe tụrụ m n’anya. N’eziokwu, ọ tụrụ m n’anya. I gosila na ị ka m ike, wee merie m.+ Abụzi m onye e ji eme ihe ọchị ụbọchị niile. Onye ọ bụla na-akwa m emo.+ Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 20:7 Jeremaya, p. 36-37 Ụlọ Nche,3/15/2007, p. 9
7 Jehova, i meela ihe tụrụ m n’anya. N’eziokwu, ọ tụrụ m n’anya. I gosila na ị ka m ike, wee merie m.+ Abụzi m onye e ji eme ihe ọchị ụbọchị niile. Onye ọ bụla na-akwa m emo.+