Jeremaya 32:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 M dekwara ihe anyị kwekọrịtara n’akwụkwọ,+ pịakọta ya, kaakwa ya akara. M kpọkwara ndị akaebe,+ tụọkwa ego ahụ atụ̀. Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 32:10 Ụlọ Nche,8/15/2006, p. 18-198/1/1997, p. 31
10 M dekwara ihe anyị kwekọrịtara n’akwụkwọ,+ pịakọta ya, kaakwa ya akara. M kpọkwara ndị akaebe,+ tụọkwa ego ahụ atụ̀.