Jeremaya 32:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 nye Barọk+ nwa Neraya+ nwa Masaya. Ndị nọ mgbe m nyere ya akwụkwọ ndị ahụ bụ Hanamel nwa nwanne nna m, ndị akaebe ahụ bịanyere aka n’akwụkwọ ahụ m ji zụọ ala, na ndị Juu niile nọ ọdụ n’Ogige Ndị Nche ahụ.+ Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 32:12 Ụlọ Nche,8/1/1997, p. 31
12 nye Barọk+ nwa Neraya+ nwa Masaya. Ndị nọ mgbe m nyere ya akwụkwọ ndị ahụ bụ Hanamel nwa nwanne nna m, ndị akaebe ahụ bịanyere aka n’akwụkwọ ahụ m ji zụọ ala, na ndị Juu niile nọ ọdụ n’Ogige Ndị Nche ahụ.+