-
Jeremaya 32:14Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
14 “Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru, sị, ‘Were akwụkwọ ndị a m ji zụọ ala tinye n’ite ụrọ, ka ha wee dịtee aka, ma akwụkwọ nke a pịakọtara kaa akara ma nke a na-apịakọtaghị apịakọta.’
-