-
Jeremaya 32:36Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
36 “N’ihi ya, e nwere ihe Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru gbasara obodo a unu na-ekwu na a ga-eji mma agha, ụnwụ, na ọrịa na-efe efe nyefee n’aka eze Babịlọn. Ọ sịrị,
-