-
Jeremaya 33:2Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
2 “E nwere ihe mụnwa bụ́ Jehova, Onye kere ụwa, Jehova, Onye kpụrụ ya ka o sie ezigbo ike, na-ekwu. Jehova bụ aha m. M na-agwa gị, sị,
-