Jeremaya 33:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 N’oge ahụ, a ga-azọpụta ndị Juda.+ Obi ga-erukwa ndị bi na Jeruselem ala.+ Aha a ga na-akpọ onye ahụ bụ: Jehova Mere Ka Anyị Bụrụ Ndị Ezi Omume.’”+
16 N’oge ahụ, a ga-azọpụta ndị Juda.+ Obi ga-erukwa ndị bi na Jeruselem ala.+ Aha a ga na-akpọ onye ahụ bụ: Jehova Mere Ka Anyị Bụrụ Ndị Ezi Omume.’”+