-
Jeremaya 34:9Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
9 Ha gbara ndụ ka onye ọ bụla hapụ ohu ya, bụ́ onye Hibru, ka ọ laa, ma ohu ya nwoke ma ohu ya nwaanyị, ka onye ọ bụla ghara iji onye Juu ibe ya mere ohu.
-