Jeremaya 34:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ma, n’oge na-adịbeghị anya,* ununwa gbanwere, mee ihe dị mma n’anya m. Onye ọ bụla n’ime unu hapụrụ nwanne ya na-agbara ya ohu ka ọ laa. Unu nọkwa n’ụlọ a a na-anọ eto aha m gbaa ndụ n’ihu m.
15 Ma, n’oge na-adịbeghị anya,* ununwa gbanwere, mee ihe dị mma n’anya m. Onye ọ bụla n’ime unu hapụrụ nwanne ya na-agbara ya ohu ka ọ laa. Unu nọkwa n’ụlọ a a na-anọ eto aha m gbaa ndụ n’ihu m.