-
Jeremaya 34:19Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
19 Ndị mụ na ha gbara ndụ a bụ ndị isi Juda, ndị isi Jeruselem, ndị na-eje ozi n’obí eze, ndị nchụàjà, na ndị obodo a niile, ndị si n’etiti nwa ehi ahụ a bọwara abọwa gafere.
-