-
Ezikiel 18:17Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
17 ọ naghị emegbu ogbenye, ọ naghị agbazinye mmadụ ego ka o rite uru ma ọ bụ ka ọ nara ọmụrụ nwa, ọ na-eme ihe m chọrọ, na-edebekwa iwu m, nwa na-eme otú a agaghị anwụ n’ihi mmehie nna ya mere. Ọ ga-adịrị ndụ na-aga.
-