-
Hosia 6:3Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
3 Anyị ga-amara Jehova, chọsiekwa ike ịmara ya.
Otú ahụ o doro anya na anyanwụ ga-awa n’ụtụtụ ka o doro anya na Chineke ga-abịakwute anyị.
Ọ ga-abịakwute anyị dị ka mmiri ozuzo,
Dị ka ụla mmiri nke na-ede ala.”
-