Maịka 2:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Jekọb, m ga-akpọkọta unu niile. O nweghị ihe ga-eme ka m ghara ịkpọkọta ndị Izrel fọdụrụnụ.+ M ga-eme ka ha dịrị n’otu dị ka ìgwè atụrụ nke nọ n’ogige atụrụ,Dị ka ìgwè anụ nke nọ ebe ha na-ata ahịhịa.+ Ìgwè mmadụ ga na-eme mkpọtụ ebe ahụ.’+ Maịka Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:12 Ụlọ Nche,11/1/2007, p. 158/15/2003, p. 12-13
12 Jekọb, m ga-akpọkọta unu niile. O nweghị ihe ga-eme ka m ghara ịkpọkọta ndị Izrel fọdụrụnụ.+ M ga-eme ka ha dịrị n’otu dị ka ìgwè atụrụ nke nọ n’ogige atụrụ,Dị ka ìgwè anụ nke nọ ebe ha na-ata ahịhịa.+ Ìgwè mmadụ ga na-eme mkpọtụ ebe ahụ.’+