Zefanaya 1:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 M ga-akpatara ụmụ mmadụ ezigbo nsogbu. Ha ga-ejegharịkwa dị ka ndị ìsì,+N’ihi na ọ bụ Jehova ka ha mehiere.+ A ga-awụpụ ọbara ha dị ka ájá,Wụpụkwa anụ ahụ́* ha dị ka nsị.+ Zefanaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:17 Ụlọ Nche,2/15/2001, p. 16-17
17 M ga-akpatara ụmụ mmadụ ezigbo nsogbu. Ha ga-ejegharịkwa dị ka ndị ìsì,+N’ihi na ọ bụ Jehova ka ha mehiere.+ A ga-awụpụ ọbara ha dị ka ájá,Wụpụkwa anụ ahụ́* ha dị ka nsị.+