Hagaị 2:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 M ga-akwatu ocheeze nke alaeze dị iche iche, napụkwa alaeze mba dị iche iche ike ha.*+ M ga-akwatu ụgbọ ịnyịnya na ndị na-agba ha, ịnyịnya na ndị na-agba ha ga-adakwa maka na mma agha onye nke ọ bụla ga-egbu nwanne ya.’”+ Hagaị Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:22 Ụlọ Nche,12/1/2007, p. 94/15/2006, p. 20, 241/1/1997, p. 22
22 M ga-akwatu ocheeze nke alaeze dị iche iche, napụkwa alaeze mba dị iche iche ike ha.*+ M ga-akwatu ụgbọ ịnyịnya na ndị na-agba ha, ịnyịnya na ndị na-agba ha ga-adakwa maka na mma agha onye nke ọ bụla ga-egbu nwanne ya.’”+